1 Chronicles 1:23 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
na Ofia, na Havila, na Jobab. Ndia nile bu umu-ndikom Jọktan.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọfịa, Havila na Jobab. Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Joktan.