1 Chronicles 12:9 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Iza, bú onye-isi, Obadaia, bú nke-abua, Elaiab, bú nke-atọ;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Eza, bụ onyeisi ha. Ọbadaya bụ onye na-eso ya, tupu Eliab esoro.
Recommended Reading