1 Chronicles 14:12 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha we rapu chi nile ha n'ebe ahu; Devid we kwue, ewe sure ha n'ọku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị Filistia hapụrụ chi niile ha nʼebe ahụ, Devid nyere iwu ka e suo ha niile ọkụ.