1 Chronicles 14:17 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Aha Devid we pua jezue n'ala nile; Jehova we tiye ujọ-ya n'aru mba nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, aha Devid bidoro na-ewu ewu; Onyenwe anyị tinyekwara ụjọ ya nʼobi mba niile.