1 Chronicles 15:8 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
nke umu Elizafan; Shemaia, bú onye-isi, na umu-nne-ya, ọgu ndikom iri:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụmụ Elizafan na ụmụnna ha dị narị abụọ (200). Shemaya bụ onyeisi ha.