1 Chronicles 2:19 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Azuba we nwua, Keleb we lutara onwe-ya Efrat, o we muara ya Hua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Azuba nwụrụ, Kaleb lụrụ nwunye ọzọ. Aha ya bụ Efrat, onye mụtaara ya Hua.