1 Chronicles 25:13 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
nke-isi mara Bukia, umu-ya ndikom na umu-nne-ya, iri na abua:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nza nke isii mara Bukaya, na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12).