1 Chronicles 25:16 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
nke-iteghete mara Matanaia, umu-ya ndikom na umu-nne-ya, iri na abua:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke itoolu, Matanaya na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12).