1 Chronicles 25:19 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
nke-iri-na-abua mara Hashabaia, umu-ya ndikom na umu-nne-ya, iri na abua:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nza nke iri na abụọ mara Hashabaya, na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12).

Recommended Reading