1 Chronicles 25:27 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
nime nke-orú ọ mara Eliata, umu-ya ndikom na umu-nne-ya, iri na abua:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke iri abụọ, Eliata na ụmụ ya ndị ikom na ụmụnne ya. Ha niile dị iri na abụọ (12).