1 Chronicles 26:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Bayere òkè nile nke ndi-ọnu-uzọ: nke ndi Kora; Meshelemaia nwa Kore, nke sitere n'umu Esaf.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Usoro otu ndị nche ọnụ ụzọ ụlọnsọ ahụ. Site na ndị Kora: Meshelemaia, nwa Kore, otu nʼime ụmụ Asaf.