1 Chronicles 5:15 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ahi nwa Abdiel, nwa Guni, bú onye-isi ulo nke ndi bu nna-ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ahi nwa Abdiel, nwa Guni bụ onyeisi nʼetiti ụmụnna ya.