1 Chronicles 6:10 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Johanan mua Azaraia, (ọ bu onye ahu bu onye-nchu-àjà n'ulo Solomon wuru nime Jerusalem:)
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Johanan mụrụ Azaraya ọ bụ ya bụ onye ahụ bụ onye nchụaja ụlọnsọ ukwu ahụ Solomọn wuru na Jerusalem.