1 Chronicles 6:19 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Umu-ndikom Merari; Mahli na Mushi. Ndia bu ab͕uru Livai dika ulo nke ndi bu nna-ha si di.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Merari mụtara Mahali na Mushi. Ndị a bụ ikwu Livayị ndị e depụtara dịka aha nna ha si dị.