1 Chronicles 6:28 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Umu-ndikom Samuel kwa; ọkpara-ya, bú Joel, na nke-abua, bú Abaia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụmụ Samuel bụ Juel, ọkpara ya, na Abija nke abụọ.