1 Chronicles 6:39 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Na nwa-nne-ya nwoke, bú Esaf, onye nēguzo n'aka-nri-ya, bú Esaf nwa Berekaia, nwa Shimea;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Asaf onye na-enyere Heman aka, na-eje ozi nʼakụkụ aka nri ya. Ndị bụ nna nna ya ochie bụ ndị a: Berekaya, nwa Shimea,