1 Chronicles 6:56 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
ma ha nyere Keleb nwa Jefune ọhia obodo ahu, na obodo ntà ya nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ala ubi na obodo nta niile gbara Hebrọn gburugburu ka e nyere Kaleb nwa Jefune.