1 Chronicles 6:61 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Enye-kwa-ra umu Kohat, bú ndi fọduru, nime ab͕uru ebo ahu, nime nkera ebo ahu, bú nkera ebo Manase, obodo iri n'ife-nzà.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E fere nza tupu e nye ndị fọdụrụ nʼime ikwu Kohat obodo iri site nʼala ọkara ebo Manase.