1 Chronicles 6:63 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Enyere umu Merari, dika ab͕uru nile ha si di, site n'ebo Reuben, site kwa n'ebo Gad, site kwa n'ebo Zebulun, obodo iri na abua n'ife-nzà.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E fekwara nza nye ikwu Merari obodo iri na abụọ site nʼala ebo Ruben, na Gad, na Zebụlọn.
Recommended Reading