1 Chronicles 6:64 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Umu Israel we nye ndi Livai obodo ndia na ebe-ita-nri-ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu a ka ndị Izrel si nye ndị Livayị obodo ndị a na ebe ịta nri nke anụ ụlọ dị.