1 Chronicles 6:66 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Ma ufọdu nime ab͕uru umu Kohat nwere obodo ókè-ala nile ha site n'ebo Efraim.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E sitere nʼala ndị ebo Ifrem kenye ụfọdụ nʼime ndị agbụrụ Kohat obodo ụfọdụ.
Recommended Reading