1 Chronicles 6:81 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
na Heshbon na ebe-ita-nri-ya nile, na Jeza na ebe-ita-nri-ya nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Heshbọn na Jeza, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha niile.