1 Chronicles 8:7 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
na Neaman, na Ahaija, na Gira, onye ahu mere ka ha je biri n'ala ọzọ; ọ mua Uza na Ahaihud.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Neeman, Ahija na Gera, onye chụpụrụ ha na onye bụkwa nna Ụza na Ahihud.