1 Corinthians 1:16 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ahaa! Echetara m na emekwara m Stevanas na ezinụlọ ya baptizim. Ewezuga ndị a, amaghị m ma m ga-echetakwa onye ọzọ m mere baptizim nꞌonwe m.
Igbo 2006
Ma eme-kwa-ram èzí-na-ulo Stefanas baptism: ma ewepu ndia, amataghm ma emerem onye ọ bula ọzọ baptism.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
(Ahaa! Emekwara m Stefanas na ezinaụlọ ya baptizim. Ewezuga ndị a, amaghị m ma m ga-echetakwa onye ọzọ m mere baptizim nʼonwe m.)