1 Corinthians 1:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Chineke emegheela anya ndị nile ọ kpọrọ, ka ha hụ na Kraịst bụ ike dị ukwuu nke Chineke ji azọpụta ha. Kraịst nꞌonwe ya bụkwa onye Chineke sitere nꞌime ya gosi amamihe ya.
Igbo 2006
ma Ọ buru ndi akpọrọ, ma ndi-Ju ma ndi-Grik, Kraist, bú ike nke Chineke, na amam-ihe nke Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nye ndị niile a kpọrọ, ma ndị Juu ma ndị Griik, Kraịst bụ ike nke Chineke bụrụkwa amamihe nke Chineke.