1 Corinthians 1:26 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma chetakwanụ ihe unu bụ tupuu Chineke akpọọ unu. Chetanụ na ọ bụ ole na ole nꞌime unu bụ ndị maara ihe, ndị dị ike, na ndị a maara aha ha nꞌobodo.
Igbo 2006
N'ihi na lenu ọkpukpọ-unu, umu-nnam, na ọ dighi ọtutu ndi mara ihe dika anu-aru si mara ihe, ọ dighi ọtutu ndi-ike, ọ dighi ọtutu ndi amazuru aha-ha, ka akpọrọ:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụmụnna m, chetakwanụ ihe unu bụ mgbe a kpọrọ unu. Chetanụ na ọ bụ ole na ole nʼime unu bụ ndị maara ihe nʼusoro ogugo mmadụ, ndị dị ike, na ndị a maara aha ha nʼobodo.