1 Corinthians 1:29 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Chineke mere nke a nꞌihi na ọ chọrọ ka anụ ahụ nile, bụ mmadụ, hapụ ịnya isi nꞌihi ihe ọ bụla, nꞌebe Chineke nọ.
Igbo 2006
ka anu-aru nile, bú madu, we ghara inya isi n'iru Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka mmadụ ọbụla ghara ịnya isi nʼebe Chineke nọ.