1 Corinthians 10:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ụmụnna m, ka anyị hapụ ichefu ihe mere nna nna anyị ha mgbe ha jere ije nꞌime ọzara. Chineke ji igwe ojii duo ha. O mekwara ka ha si nꞌetiti osimiri uhie gafee.
Igbo 2006
N'ihi na achọghm, umu-nnam, ka unu ghara imara, na nna-ayi-hà nile nọri n'okpuru igwe-oji ahu, ha nile gabiga-kwa-ra oké osimiri ahu;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụmụnna m, achọghị m ka unu chefuo ihe mere nna nna anyị ha mgbe ha jere ije nʼime ọzara. O ji igwe ojii duo ha. O mekwara ka ha si nʼetiti Osimiri Uhie gafee.