1 Corinthians 10:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụrụ na ị na-eche nꞌobi gị na ị nweghị ike ime ihe ndị a, leziekwa onwe gị anya, nꞌihi na ị pụrụ ịdabakwa na mmehie.
Igbo 2006
Ya mere, onye nēchè na o nēguzo, ya lezi anya ka ọ ghara ida.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ọ bụrụ na ị na-eche na ị guzosiri ike, lezie anya ka ị ghara ịda.