1 Corinthians 10:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Dị ka ndị nwere uche nke unu bụ, leenụ ihe ndị a anya matakwanụ ma ọ bụ eziokwu ka m na-ekwu.
Igbo 2006
Anamekwu dika anamagwa ndi nwere uche; unu onwe-unu tule ihe m'nēkwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m agwa ndị nwere uche okwu, unu onwe unu tulenụ ihe m na-ekwu.