1 Corinthians 10:17 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụ ezie na anyị dị ọtụtụ, ma ọ bụ otu ogbe beredi ahụ ka anyị na-ata. Nke a na-egosi na anyị nile bụ akụkụ ahụ nke otu anụ ahụ Kraịst, onye bụ beredi ahụ.
Igbo 2006
n'ihi na otù achicha di, ayi, ọ bu ezie na ayi di ọtutu, ma ayi bu otù aru: n'ihi na ayi nile nēketa òkè n'otù achicha ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na otu achịcha dị, ọ bụ ezie na anyị dị ọtụtụ, anyị bụ otu ahụ, nʼihi na anyị niile na-eketa oke nʼotu ogbe achịcha ahụ.