1 Corinthians 10:18 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Otu a kwa ka ọ dị nꞌetiti ndị Juu. Ndị nile soro rie ihe e ji chụọ aja, bụ ndị e jikọtara nꞌotu site nꞌoriri ahụ.
Igbo 2006
Lenu Israel dika anu-aru si di: ndi nēri àjà, hà na ebe-ichu-aja adighi-enwekọ?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Chetanụ ka ndị Izrel siri mee: ọ bụ na ndị na-eri ihe eji chụọ aja abụghị ndị nnwekọ nʼebe ịchụ aja?