1 Corinthians 10:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Gịnị ka okwu ndị a m na-ekwu pụtara? Ọ̀ bụ na arụsị ahụ ndị na-ekpere arụsị na-achụrụ aja bụ Chineke nꞌezie? Ka m na-ekwu na aja ha chụrụ bara uru ọ bụla? Tụfịakwa, nke a abụghị ihe m na-ekwu.
Igbo 2006
Gini kwa ka m'nēkwu? nà ihe achuru n'aja nye arusi bu ihe ọ bula, ma-ọbu na arusi bu ihe ọ bula?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gịnị ka okwu ndị a m na-ekwu pụtara? Na arụsị, maọbụ ihe a chụrụ nʼaja nye arụsị bụ ihe ọbụla, maọbụ na ọ bụghị ihe?