1 Corinthians 10:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
A pụrụ ịsị na ọ bụ nꞌime igwe ojii ahụ na mmiri ahụ ha gafere ka e mere ha baptizim, nke mere ha ndị na-eso ụzọ Mosisi.
Igbo 2006
eme-kwa-ra ha nile baptism ibà nime Moses nime igwe-oji ahu na nime oké osimiri ahu;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼime igwe ojii ahụ, na nʼime osimiri ahụ e tinyere ha niile na baptizim, dịka ndị na-eso ụzọ Mosis.