1 Corinthians 10:32 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ya mere, ekwela ka ị bụrụ ihe ịsụ ngọngọ nye onye ọ bụla ma ọ bụ onye Juu, ma ọ bụ onye mba ọzọ, ma ọ bụkwanụ nzukọ Chineke.
Igbo 2006
Unu aghọla ndi nēme ndi-Ju, ma-ọbu ndi-Grik, ma-ọbu nzukọ Chineke, ka ha su ngọngọ:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu emejọla ndị Juu maọbụ ndị Griik, ma ọ bụkwanụ nzukọ Chineke.