1 Corinthians 10:33 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Na-agbalịsinụ ike ime dị ka m si eme. Nꞌihe ọ ọ bụla m na-eme ana m ejisi ike ime ihe ga-atọ onye ọ bụla ụtọ. Anaghị m achọ ọdịmma nke m nanị, kama ọ bụ ọdịmma nke mmadụ ibe m, ime ka a zọpụta ha.
Igbo 2006
dika mu onwem nēme kwa ihe nātọ madu nile n'ihe nile, nāchọghi urù nke akam, kama urù nke madu nile, ka ewe zọputa ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Na-agbalịsinụ ike ime dịka m si eme. Nʼihe ọbụla m na-eme, ana m ejisi ike ime ihe ga-atọ onye ọbụla ụtọ. Anaghị m achọ ọdịmma nke m naanị, kama ọ bụ ọdịmma nke mmadụ ibe m, ime ka a zọpụta ha.