1 Corinthians 10:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha ṅụkwara mmiri nke mmụọ ahụ, mmiri sitere nꞌoke nkume nke mmụọ ahụ, nke na-eso ha. Oke nkume ahụ bụ Kraịst nꞌonwe ya.
Igbo 2006
ha nile ṅu-kwa-ra otù ihe-ọṅuṅu ahu nke mọ: n'ihi na ha nāṅu miri nke si na nkume nke mọ nke soro ha: nkume ahu bu kwa Kraist.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha ṅụkwara mmiri mmụọ ahụ, mmiri sitere nʼoke nkume mmụọ ahụ, nke na-eso ha. Oke nkume ahụ bụ Kraịst nʼonwe ya.