1 Corinthians 10:5 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma mgbe Chineke mechaara ha ihe ndị a nile, ha nupụrụ isi nꞌebe Chineke nọ. Ọ bụ nnupụ isi a mere Chineke ji laa ha nꞌiyi nꞌime ọzara ahụ.
Igbo 2006
Ma ihe ndi kari n'etiti ha adighi Chineke ezi nma: n'ihi ya akwaturu ha n'ọhia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihe ndị a niile, omume ha amasịghị Chineke. Nʼihi nke a, ọ lara ha nʼiyi nʼime ọzara.