1 Corinthians 10:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ka anyị hapụ ịnwa Chineke ọnwụnwa dị ka ụfọdụ nꞌime ha si nwaa Chineke. E mere ka agwọ tagbusie ha. Ka anyị hapụkwa ịtamụ dị ka ụfọdụ ha tamụrụ megide Chineke. Chineke zitere mmụọ ozi ya ka o gbuo ha.
Igbo 2006
Ka ayi ghara kwa inwa Onye-nwe-ayi, dika ufọdu n'etiti ha nwara, agwọ we la ha n'iyì.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka anyị hapụ ịnwa Kraịst ọnwụnwa dịka ụfọdụ nʼime ha si nwaa Chineke. E mere ka agwọ tagbusie ha.