1 Corinthians 11:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ihe ndị ọzọ m chọrọ ikwu ugbu a bụ ihe gbasara ihe unu na-eme nke m na-ekwesịghị inye unu otuto nꞌihi ha. Nꞌihi na omume unu na-eme mgbe unu zukọtara nꞌime chọọchị unu bụ omume jọgburu onwe ya na njọ.
Igbo 2006
Ma n'inye unu iwu a, etoghm unu, na unu adighi-abiakọ n'otù ebe ka unu we dikari nma, kama ka unu we jọkari njọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼime ntụziaka ndị a, enweghị m otuto nye unu nʼihi na mgbe unu zukọtara omume unu na-eweta ihe ọjọọ karịa ihe ọma.