1 Corinthians 11:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Na mmalite, ihe m na-anụ bụ na mgbe nile unu zukọrọ, ịrụ ụka nke na-ebute nkewa na-adị nꞌetiti unu. Ọ na-adịkwa m ka ihe ndị a m nụrụ bụ eziokwu.
Igbo 2006
N'ihi na ihe mbu, mb͕e unu biakọrọ na nzukọ, anurum na nkewa di iche iche nādi n'etiti unu; ekwe-kwa-ram ya ufọdu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Na mmalite, ihe m na-anụ bụ na mgbe niile unu zukọrọ dịka chọọchị, ịrụ ụka nke na-ebute nkewa na-adị nʼetiti unu. E kwenyekwara m na ụfọdụ ihe ndị a m nụrụ bụ eziokwu.