1 Corinthians 11:26 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na mgbe ọ bụla unu na-eri nri a na-aṅụkwa site nꞌiko a, unu na-akọ akụkọ banyere ọnwụ Jisọs. Na-emekwanụ nke a tutuu ruo mgbe ọ laghachiri ọzọ.
Igbo 2006
N'ihi na mb͕e ọ bula unu nēri achicha nka, nāṅu kwa iko ahu, unu nēkwusa ọnwu Onye-nwe-ayi rue mb͕e Ọ gābia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na mgbe ọbụla unu na-eri achịcha ahụ na-aṅụkwa iko a, unu na-ekwusa ọnwụ Onyenwe anyị ruo mgbe ọ ga-abịa ọzọ.