1 Corinthians 11:28 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụ nke a mere o ji bụrụ ihe dị mkpa ka onye ọ bụla nyochaa onwe ya nke ọma tupuu o rie beredi ahụ ma ọ bụ ṅụọ site nꞌiko ahụ.
Igbo 2006
Ma ka madu nwaputa onwe-ya, otú a ka o ri kwa nime achicha ahu, ṅu kwa nime iko ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ nke a mere o ji bụrụ ihe dị mkpa ka onye ọbụla nyochaa onwe ya nke ọma tupu o rie achịcha ahụ maọbụ ṅụọ iko ahụ.