1 Corinthians 11:30 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụ nke a mere ọtụtụ nꞌime unu ji bụrụ ndị ahụ na-esighị ike, ndị nọ nꞌọrịa na ndị dara nꞌụra ọnwụ.
Igbo 2006
N'ihi nka ọtutu madu n'etiti unu adighi ike nāria kwa nriaria, ndi dawo-kwa-ra n'ura nke ọnwu abughi madu ole-na-ole.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ nke a mere ọtụtụ nʼime unu ji bụrụ ndị ahụ na-esighị ike, ndị nọ nʼọrịa na ndị dara nʼụra ọnwụ.