1 Corinthians 12:17 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Olee otu mmadụ gaara esi nụ ihe ma ọ bụrụ na ahụ ya nile bụ anya? Ọ bụrụkwa na ahụ mmadụ bụ nanị ntị mmadụ ọ̀ ga-esi aṅaa nụ isisi ihe ọ bụla?
Igbo 2006
Ọ buru na aru dum bu anya, òle ebe ka ihe-ọnunu di? Ọ buru na aru dum bu ihe-ọnunu, òle ebe ka ihe inu isìsì di?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na ahụ niile bụ anya, olee ka ahụ ga-esi nụ ihe? Ọ bụrụkwa na ahụ mmadụ bụ naanị ntị ọ ga-esi aṅaa nụ isisi ihe ọbụla?