1 Corinthians 12:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Onye maara otu ahụ mmadụ gaara adị ma ọ bụrụ na o nwere nanị otu akụkụ? Ma ọ bụghị otu a ka Chineke si kee ya. Chineke kpụrụ akụkụ ahụ mmadụ nile tinyekwa ha ebe ọ chọrọ ka ha dịrị.
Igbo 2006
Ma otú ọ di, Chineke debere ihe di n'aru, ha nile n'otù n'otù, nime aru, dika Ọ chọrọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma otu ihe si dị, Chineke debere nʼotu nʼotu akụkụ niile dị nʼahụ dịka o si chọọ.