1 Corinthians 12:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ugbu a, ọ bụ ezie na akụkụ ahụ mmadụ dị ọtụtụ, ma ọ bụ nanị otu ahụ ka mmadụ nwere.
Igbo 2006
Ma otú ọ di, ha di ọtutu ihe di n'aru, ma ha bu otù aru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu ọ dị, ọ bụ ezie na ihe dị nʼahụ dị ọtụtụ, ma ha niile bụ otu ahụ.