1 Corinthians 12:21 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi nke a, anya enweghị ike ịgwa aka okwu sị, “Achọghị m gị, nꞌihi na ị dịghị m mkpa.” Isi agakwaghị agwa ụkwụ okwu sị, “Achọghị m inye aka gị.”
Igbo 2006
Ọzọ, anya apughi isi aka, Nkpà gi akpaghi m: ọzọ kwa, isi apughi isi ukwu, Nkpà unu akpaghm.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a, anya enweghị ike ịgwa aka sị, “Achọghị m gị, nʼihi na ị dịghị m mkpa.” Isi agakwaghị agwa ụkwụ sị, “Achọghị m inyeaka gị.”