1 Corinthians 12:22 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma lee ihe Chineke mere. O mere ka akụkụ ahụ anyị ndị na-esighị ike bụrụ ndị dị anyị mkpa karịa.
Igbo 2006
Kama ọ bu ihe ahu di n'aru nke anēchè na ha adighi ike kari bu ihe di nkpà kari nke-uku:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kama ọ bụ akụkụ ahụ anyị ndị na-esighị ike bụ ndị dị anyị mkpa karịa.