1 Corinthians 12:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma anyị adịghị e si otu a elekọta akụkụ ndị ahụ anya nile na-ahụ, nꞌihi na Chineke kpachapụrụ anya mee ka akụkụ ndị ahụ dịkarịsịri nta bụrụ nke anyị kwesịrị inye nsọpụrụ karịa.
Igbo 2006
ma nkpà akpaghi akuku aru nke ayi nke mara nma: kama Chineke tigwara aru n'otù, akuku aru ahu nke nsọpuru fọduru ya inwe ka Ọ nēnyebiga nsọpuru ókè kari;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma anyị adịghị esi otu a elekọta akụkụ ahụ ndị ahụ anya na-ahụ nʼụzọ pụrụ iche, nʼihi na Chineke kpachapụrụ anya mee ka akụkụ ndị ahụ dịkarịsịrị nta bụrụ nke anyị kwesiri inye nsọpụrụ karịa.